Ezikiel 16:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 A na-enye ndị akwụna niile onyinye,+ ma ọ bụ gị na-enye ndị niile gị na ha na-eme enyi onyinye gị,+ ị na-enyekwa ha ngarị ka ha si n’ebe niile gbara gị gburugburu bịakwute gị ka gị na ha kwaa iko.+
33 A na-enye ndị akwụna niile onyinye,+ ma ọ bụ gị na-enye ndị niile gị na ha na-eme enyi onyinye gị,+ ị na-enyekwa ha ngarị ka ha si n’ebe niile gbara gị gburugburu bịakwute gị ka gị na ha kwaa iko.+