Aịzaya 57:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 I wee jiri mmanụ gbadakwuru Melek, na-emekwa ka mmanụ otite gị buo ibu.+ Ị nọkwa na-eziga ndị ozi gị n’ebe dị anya, i wee mee ka ọnọdụ gị dịrị ala ruo Shiol.+ Hosia 8:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 N’ihi na ha onwe ha agbagowo Asiria,+ dị ka ịnyịnya ọhịa nke nọ naanị ya.+ Ma Ifrem egowo ndị hụrụ ya n’anya.+
9 I wee jiri mmanụ gbadakwuru Melek, na-emekwa ka mmanụ otite gị buo ibu.+ Ị nọkwa na-eziga ndị ozi gị n’ebe dị anya, i wee mee ka ọnọdụ gị dịrị ala ruo Shiol.+
9 N’ihi na ha onwe ha agbagowo Asiria,+ dị ka ịnyịnya ọhịa nke nọ naanị ya.+ Ma Ifrem egowo ndị hụrụ ya n’anya.+