Aịzaya 57:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 I ji mmanụ gakwuru Melek.* I jikwa nnukwu sent gakwuru ya. I zigakwara ndị ozi gị ebe dị anya,Si otú ahụ weda onwe gị ala ruo n’ili.* Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 57:9 Amụma Aịsaịa II, p. 266-268
9 I ji mmanụ gakwuru Melek.* I jikwa nnukwu sent gakwuru ya. I zigakwara ndị ozi gị ebe dị anya,Si otú ahụ weda onwe gị ala ruo n’ili.*