Aịzaya 57:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 I wee jiri mmanụ gbadakwuru Melek, na-emekwa ka mmanụ otite gị buo ibu.+ Ị nọkwa na-eziga ndị ozi gị n’ebe dị anya, i wee mee ka ọnọdụ gị dịrị ala ruo Shiol.+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 57:9 Amụma Aịsaịa II, p. 266-268
9 I wee jiri mmanụ gbadakwuru Melek, na-emekwa ka mmanụ otite gị buo ibu.+ Ị nọkwa na-eziga ndị ozi gị n’ebe dị anya, i wee mee ka ọnọdụ gị dịrị ala ruo Shiol.+