Abụ Ọma 55:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ka mbibi bịakwasị ha!+Ka ha gbadaa Shiol ná ndụ;+N’ihi na ihe ọjọọ dị n’etiti ha n’oge ha bụ ndị mbịarambịa.+ Ilu 7:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Ụlọ ya bụ ụzọ e si aga Shiol;+ ụzọ ahụ gbadara ruo n’ime ime ọnụ ụlọ ọnwụ.+
15 Ka mbibi bịakwasị ha!+Ka ha gbadaa Shiol ná ndụ;+N’ihi na ihe ọjọọ dị n’etiti ha n’oge ha bụ ndị mbịarambịa.+