Abụ Ọma 9:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ndị ajọ omume+ ga-aga na Shiol,+Ọbụna mba niile ndị na-echefu Chineke.+ Jọn 12:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Otú ọ dị, ihe mere o ji kwuo ihe a abụghị n’ihi na ihe banyere ndị ogbenye na-emetụ ya n’obi, kama ọ bụ n’ihi na ọ bụ onye ohi,+ ọ bụkwa ya na-eji igbe ego,+ ọ na-ewerekwa ego e tinyere na ya.
6 Otú ọ dị, ihe mere o ji kwuo ihe a abụghị n’ihi na ihe banyere ndị ogbenye na-emetụ ya n’obi, kama ọ bụ n’ihi na ọ bụ onye ohi,+ ọ bụkwa ya na-eji igbe ego,+ ọ na-ewerekwa ego e tinyere na ya.