16 O wee gakwuru ya n’akụkụ ụzọ wee sị: “Biko, kwe ka mụ na gị nwee mmekọahụ.”+ N’ihi na ọ maghị na ọ bụ nwunye nwa ya.+ Otú ọ dị, ọ sịrị: “Gịnị ka ị ga-enye m ka mụ na gị nwee mmekọahụ?”+
18 Ewebatala ego a kwụrụ+ nwaanyị akwụna ma ọ bụ ego e retara ná nkịta+ n’ime ụlọ Jehova bụ́ Chineke gị iji mezuo nkwa ọ bụla, n’ihi na ha bụ ihe arụ n’anya Jehova bụ́ Chineke gị, ọbụna ha abụọ.
12 M ga-eme ka osisi vaịn ya+ na osisi fig ya+ tọgbọrọ n’efu, bụ́ ndị o kwuru banyere ha, sị: “Ha bụ onyinye ndị mụ na ha na-eme enyi nyere m”; m ga-emekwa ka ha dị ka oké ọhịa,+ anụ ọhịa ga-erichapụ ha.