18 Ewebatala ego a kwụrụ+ nwaanyị akwụna ma ọ bụ ego e retara ná nkịta+ n’ime ụlọ Jehova bụ́ Chineke gị iji mezuo nkwa ọ bụla, n’ihi na ha bụ ihe arụ n’anya Jehova bụ́ Chineke gị, ọbụna ha abụọ.
33 A na-enye ndị akwụna niile onyinye,+ ma ọ bụ gị na-enye ndị niile gị na ha na-eme enyi onyinye gị,+ ị na-enyekwa ha ngarị ka ha si n’ebe niile gbara gị gburugburu bịakwute gị ka gị na ha kwaa iko.+