27 otú ahụkwa ka ọbụna ụmụ nwoke hapụrụ mmekọahụ nwoke na nwaanyị,+ ahụ́ wee na-ere ha ọkụ ka ha na ibe ha na-enwe mmekọahụ, ụmụ nwoke na ụmụ nwoke,+ na-eme ihe rụrụ arụ,+ na-enwetakwa n’ime onwe ha ụgwọ ọrụ zuru ezu,+ nke kwesịrị njehie ha.+
10 ndị na-akwa iko,+ ndị nwoke na-edina ndị nwoke, ndị na-atọrọ mmadụ, ndị ụgha, ndị na-aṅụ iyi ụgha,+ na ihe ọ bụla ọzọ nke na-emegide+ ozizi nke na-enye ezi ndụ,+
15 N’azụ obodo ka nkịta+ na ndị na-eme mgbaasị+ na ndị na-akwa iko+ na ndị na-egbu ọchụ na ndị na-ekpere arụsị na onye ọ bụla nke nwere mmasị n’ịgha ụgha, nke na-aghakwa ụgha,+ nọ.’