Diuterọnọmi 7:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Jehova ga-ewepụrụ gị ọrịa niile; ọ gaghị eme ka ị rịa ọrịa ọjọọ niile nke Ijipt bụ́ ndị ị maara,+ ma ọ ga-eme ka ndị niile kpọrọ gị asị rịa ha. Ndị Galeshia 6:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Unu ekwela ka e duhie unu:+ Chineke abụghị onye a ga-akwa emo.+ N’ihi na mkpụrụ ọ bụla mmadụ na-agha, ọ bụ ya ka ọ ga-aghọrọkwa;+ 2 Pita 2:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 ha na-eme onwe ha ihe ọjọọ+ dị ka ụgwọ ọrụ maka ime ihe ọjọọ.+ Ha na-ewere ibi ndụ okomoko n’oge ehihie dị ka ihe ụtọ.+ Ha bụ ntụpọ na mmerụ, jiri oké obi ụtọ na-emikpu onwe ha n’ozizi nduhie ha mgbe unu na ha na-erikọ oriri.+
15 Jehova ga-ewepụrụ gị ọrịa niile; ọ gaghị eme ka ị rịa ọrịa ọjọọ niile nke Ijipt bụ́ ndị ị maara,+ ma ọ ga-eme ka ndị niile kpọrọ gị asị rịa ha.
7 Unu ekwela ka e duhie unu:+ Chineke abụghị onye a ga-akwa emo.+ N’ihi na mkpụrụ ọ bụla mmadụ na-agha, ọ bụ ya ka ọ ga-aghọrọkwa;+
13 ha na-eme onwe ha ihe ọjọọ+ dị ka ụgwọ ọrụ maka ime ihe ọjọọ.+ Ha na-ewere ibi ndụ okomoko n’oge ehihie dị ka ihe ụtọ.+ Ha bụ ntụpọ na mmerụ, jiri oké obi ụtọ na-emikpu onwe ha n’ozizi nduhie ha mgbe unu na ha na-erikọ oriri.+