Ndị Rom 6:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Gịnịzi bụ mkpụrụ+ ahụ unu nwere n’oge ahụ? Ihe+ ndị na-eme unu ihere ugbu a. N’ihi na ihe ndị ahụ na-eduga n’ọnwụ.+ Ndị Efesọs 5:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 ma ọ bụ omume ihere+ ma ọ bụ okwu nzuzu ma ọ bụ okwu njakịrị rụrụ arụ,+ bụ́ ihe ndị na-ekwesịghị ekwesị, kama nke ahụ ikele Chineke.+
21 Gịnịzi bụ mkpụrụ+ ahụ unu nwere n’oge ahụ? Ihe+ ndị na-eme unu ihere ugbu a. N’ihi na ihe ndị ahụ na-eduga n’ọnwụ.+
4 ma ọ bụ omume ihere+ ma ọ bụ okwu nzuzu ma ọ bụ okwu njakịrị rụrụ arụ,+ bụ́ ihe ndị na-ekwesịghị ekwesị, kama nke ahụ ikele Chineke.+