Ndị Rom 1:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 otú ahụkwa ka ọbụna ụmụ nwoke hapụrụ mmekọahụ nwoke na nwaanyị,+ ahụ́ wee na-ere ha ọkụ ka ha na ibe ha na-enwe mmekọahụ, ụmụ nwoke na ụmụ nwoke,+ na-eme ihe rụrụ arụ,+ na-enwetakwa n’ime onwe ha ụgwọ ọrụ zuru ezu,+ nke kwesịrị njehie ha.+ Ndị Kọlọsi 3:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ma ugbu a, wepụnụ ha niile n’ebe unu nọ,+ ya bụ, ọnụma, iwe, ihe ọjọọ, okwu mkparị,+ wepụkwanụ okwu rụrụ arụ+ n’ọnụ unu.
27 otú ahụkwa ka ọbụna ụmụ nwoke hapụrụ mmekọahụ nwoke na nwaanyị,+ ahụ́ wee na-ere ha ọkụ ka ha na ibe ha na-enwe mmekọahụ, ụmụ nwoke na ụmụ nwoke,+ na-eme ihe rụrụ arụ,+ na-enwetakwa n’ime onwe ha ụgwọ ọrụ zuru ezu,+ nke kwesịrị njehie ha.+
8 Ma ugbu a, wepụnụ ha niile n’ebe unu nọ,+ ya bụ, ọnụma, iwe, ihe ọjọọ, okwu mkparị,+ wepụkwanụ okwu rụrụ arụ+ n’ọnụ unu.