2 Pita 2:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ọ bụ ezie na ha na-ekwe ha nkwa nnwere onwe,+ ha onwe ha bụ ndị ohu nke ire ure.+ N’ihi na onye ọ bụla nke onye ọzọ meriri bụ ohu onye ahụ.+ Jud 10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ma ndị a na-akatọ ihe niile ha na-amaghị;+ ma ihe niile ha ghọtara site n’ọmụmụ, dị ka anụmanụ na-adịghị eche echiche,+ ha na-aga n’ihu na-emerụ onwe ha n’ihe ndị a.+
19 Ọ bụ ezie na ha na-ekwe ha nkwa nnwere onwe,+ ha onwe ha bụ ndị ohu nke ire ure.+ N’ihi na onye ọ bụla nke onye ọzọ meriri bụ ohu onye ahụ.+
10 Ma ndị a na-akatọ ihe niile ha na-amaghị;+ ma ihe niile ha ghọtara site n’ọmụmụ, dị ka anụmanụ na-adịghị eche echiche,+ ha na-aga n’ihu na-emerụ onwe ha n’ihe ndị a.+