Diuterọnọmi 23:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ewebatala ego a kwụrụ+ nwaanyị akwụna ma ọ bụ ego e retara ná nkịta+ n’ime ụlọ Jehova bụ́ Chineke gị iji mezuo nkwa ọ bụla, n’ihi na ha bụ ihe arụ n’anya Jehova bụ́ Chineke gị, ọbụna ha abụọ. Matiu 7:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 “Unu enyela nkịta ihe dị nsọ,+ unu atụpụkwarala ézì nkume pel unu, ka ha wee ghara ịzọ ha ụkwụ+ ma tụgharịa dọrie unu. Ndị Filipaị 3:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Lezienụ anya maka ndị dị ka nkịta,+ lezienụ anya maka ndị na-arụ ọrụ ọjọọ, leziekwanụ anya maka ndị na-ebepụ ahụ́ ha.+
18 Ewebatala ego a kwụrụ+ nwaanyị akwụna ma ọ bụ ego e retara ná nkịta+ n’ime ụlọ Jehova bụ́ Chineke gị iji mezuo nkwa ọ bụla, n’ihi na ha bụ ihe arụ n’anya Jehova bụ́ Chineke gị, ọbụna ha abụọ.
6 “Unu enyela nkịta ihe dị nsọ,+ unu atụpụkwarala ézì nkume pel unu, ka ha wee ghara ịzọ ha ụkwụ+ ma tụgharịa dọrie unu.
2 Lezienụ anya maka ndị dị ka nkịta,+ lezienụ anya maka ndị na-arụ ọrụ ọjọọ, leziekwanụ anya maka ndị na-ebepụ ahụ́ ha.+