Ilu 9:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Onye ọ bụla nke na-agbazi onye na-akwa emo na-akparị onwe ya,+ onye ọ bụla nke na-abara onye ajọ omume mba—ọ bụụrụ ya ihe ihere.+ Ilu 15:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Onye na-akwa emo adịghị ahụ onye na-abara ya mba n’anya.+ Ọ gaghị agakwuru ndị maara ihe.+ Matiu 10:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 N’ebe ọ bụla ọ na-adịghị onye nabatara unu ma ọ bụ onye gere ntị n’okwu unu, mgbe unu na-apụ n’ụlọ ahụ ma ọ bụ n’obodo ahụ, tichapụnụ ájá dị n’ụkwụ unu.+
7 Onye ọ bụla nke na-agbazi onye na-akwa emo na-akparị onwe ya,+ onye ọ bụla nke na-abara onye ajọ omume mba—ọ bụụrụ ya ihe ihere.+
14 N’ebe ọ bụla ọ na-adịghị onye nabatara unu ma ọ bụ onye gere ntị n’okwu unu, mgbe unu na-apụ n’ụlọ ahụ ma ọ bụ n’obodo ahụ, tichapụnụ ájá dị n’ụkwụ unu.+