11 Ebe ọ bụla a na-anabataghịkwa unu ma ọ bụ nụrụ ihe unu na-ekwu, mgbe unu si ebe ahụ na-apụ, tichapụnụ ájá dị n’okpuru ụkwụ unu ka ọ bụrụ àmà nye ha.”+
11 ‘Ọbụna ájá nke si n’obodo unu rapara anyị n’ụkwụ ka anyị na-etichapụ ka ọ bụrụ ihe akaebe megide unu.+ Otú o sina dị, burunụ n’uche na alaeze Chineke adịwo nso.’
6 Ma mgbe ha nọ na-eguzogide ma na-ekwujọ ya,+ o fechara uwe+ ya wee sị ha: “Ka ọbara+ unu dị unu n’isi. Aka m dị ọcha.+ Site ugbu a gaa n’ihu, m ga-ejekwuru ndị mba ọzọ.”+