1 Ndị Eze 2:37 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 37 Ọ ga-erukwa na n’ụbọchị ị ga-apụ, i wee gafee ndagwurugwu Kidrọn,+ ya doo gị anya na ị ghaghị ịnwụ.+ Ọbara gị ga-adị gị n’isi.”+ Ezikiel 18:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ọ gbazinyewo mmadụ ego ma nara ọmụrụ nwa,+ ọ narawokwa ụma,+ ọ gaghị adị ndụ. O mewo ihe arụ a niile.+ A ga-egburịrị ya. Ọbara ya ga-adị ya n’isi.+ Ezikiel 33:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 onye ọ bụla nke nụrụ ụda opi ahụ ma ọ naraghị ịdọ aka ná ntị ma ọlị,+ mma agha wee bịa gbuo ya, ọbara ya ga-adị ya n’isi.+
37 Ọ ga-erukwa na n’ụbọchị ị ga-apụ, i wee gafee ndagwurugwu Kidrọn,+ ya doo gị anya na ị ghaghị ịnwụ.+ Ọbara gị ga-adị gị n’isi.”+
13 Ọ gbazinyewo mmadụ ego ma nara ọmụrụ nwa,+ ọ narawokwa ụma,+ ọ gaghị adị ndụ. O mewo ihe arụ a niile.+ A ga-egburịrị ya. Ọbara ya ga-adị ya n’isi.+
4 onye ọ bụla nke nụrụ ụda opi ahụ ma ọ naraghị ịdọ aka ná ntị ma ọlị,+ mma agha wee bịa gbuo ya, ọbara ya ga-adị ya n’isi.+