Ọnụ Ọgụgụ 35:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 onye ọbọ+ ọbara ewee hụ ya ná mpụga ókèala nke obodo ahụ ọ gbagara, onye ọbọ ọbara ahụ ewee gbuo onye ahụ gburu mmadụ, ikpe ọbara amaghị ya. Ilu 20:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Eze nọ n’oche ikpe,+ jiri anya ya na-achụsasị ihe ọjọọ niile.+ Ilu 20:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Eze nke maara ihe na-achụsasị ndị ajọ omume,+ ọ na-eji ụkwụ ụgbọala arị ha elu.+
27 onye ọbọ+ ọbara ewee hụ ya ná mpụga ókèala nke obodo ahụ ọ gbagara, onye ọbọ ọbara ahụ ewee gbuo onye ahụ gburu mmadụ, ikpe ọbara amaghị ya.