2 Samuel 4:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 mgbe otu onye bịara kọọrọ m,+ sị, ‘Lee, Sọl anwụwo,’ n’anya ya, ọ dị ya ka ọ̀ na-eweta ozi ọma, ma mgbe oge ruru ka m nye ya ụgwọ ọrụ onye ozi, mụ onwe m kpaara ya aka wee gbuo+ ya n’ime Ziklag; Abụ Ọma 101:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Kwa ụtụtụ, m ga na-ala ndị ajọ omume niile nọ n’ụwa n’iyi,+Iji gbuchapụ ndị niile na-eme ihe ọjọọ+ n’obodo+ Jehova. Ilu 20:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Eze nọ n’oche ikpe,+ jiri anya ya na-achụsasị ihe ọjọọ niile.+
10 mgbe otu onye bịara kọọrọ m,+ sị, ‘Lee, Sọl anwụwo,’ n’anya ya, ọ dị ya ka ọ̀ na-eweta ozi ọma, ma mgbe oge ruru ka m nye ya ụgwọ ọrụ onye ozi, mụ onwe m kpaara ya aka wee gbuo+ ya n’ime Ziklag;
8 Kwa ụtụtụ, m ga na-ala ndị ajọ omume niile nọ n’ụwa n’iyi,+Iji gbuchapụ ndị niile na-eme ihe ọjọọ+ n’obodo+ Jehova.