2 Samuel 1:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 O wee ruo na n’ụbọchị nke atọ, lee! otu nwoke+ si n’ebe ndị agha Sọl mara ụlọikwuu na-abịa, o yi uwe dọwara adọwa,+ o kpokwasịkwara onwe ya ájá n’isi;+ o wee ruo na mgbe ọ bịakwutere Devid, ọ dara n’ala+ ozugbo wee kpọọ isiala.
2 O wee ruo na n’ụbọchị nke atọ, lee! otu nwoke+ si n’ebe ndị agha Sọl mara ụlọikwuu na-abịa, o yi uwe dọwara adọwa,+ o kpokwasịkwara onwe ya ájá n’isi;+ o wee ruo na mgbe ọ bịakwutere Devid, ọ dara n’ala+ ozugbo wee kpọọ isiala.