2 Samuel 4:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 mgbe otu onye bịara kọọrọ m,+ sị, ‘Lee, Sọl anwụwo,’ n’anya ya, ọ dị ya ka ọ̀ na-eweta ozi ọma, ma mgbe oge ruru ka m nye ya ụgwọ ọrụ onye ozi, mụ onwe m kpaara ya aka wee gbuo+ ya n’ime Ziklag;
10 mgbe otu onye bịara kọọrọ m,+ sị, ‘Lee, Sọl anwụwo,’ n’anya ya, ọ dị ya ka ọ̀ na-eweta ozi ọma, ma mgbe oge ruru ka m nye ya ụgwọ ọrụ onye ozi, mụ onwe m kpaara ya aka wee gbuo+ ya n’ime Ziklag;