Ọrụ Ndịozi 18:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Ma ha nọ na-emegide Pọl ma na-agwa ya okwu ọjọọ. N’ihi ya, o fechara uwe ya+ wee sị ha: “Ka ọbara unu dị unu n’isi.+ Aka m dị ọcha.+ Si ugbu a gawa, m ga-ejekwuru ndị mba ọzọ.”+ Ọrụ Ndịozi Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 18:6 Ịgba Àmà, p. 151 Ụlọ Nche,10/1/1996, p. 21-22
6 Ma ha nọ na-emegide Pọl ma na-agwa ya okwu ọjọọ. N’ihi ya, o fechara uwe ya+ wee sị ha: “Ka ọbara unu dị unu n’isi.+ Aka m dị ọcha.+ Si ugbu a gawa, m ga-ejekwuru ndị mba ọzọ.”+