Ezikiel 33:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 ma, e nwee onye nụrụ ụda opi ahụ ma ghara ime ihe o kwesịrị ime,+ e jiri mma agha ahụ gbuo ya,* ọbara ya ga-adị ya n’isi.+
4 ma, e nwee onye nụrụ ụda opi ahụ ma ghara ime ihe o kwesịrị ime,+ e jiri mma agha ahụ gbuo ya,* ọbara ya ga-adị ya n’isi.+