Ezikiel 33:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 onye ọ bụla nke nụrụ ụda opi ahụ ma ọ naraghị ịdọ aka ná ntị ma ọlị,+ mma agha wee bịa gbuo ya, ọbara ya ga-adị ya n’isi.+
4 onye ọ bụla nke nụrụ ụda opi ahụ ma ọ naraghị ịdọ aka ná ntị ma ọlị,+ mma agha wee bịa gbuo ya, ọbara ya ga-adị ya n’isi.+