1 Ndị Eze 18:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 O wee ruo na ngwa ngwa Ehab hụrụ Ịlaịja, Ehab sịrị ya ozugbo ahụ: “Ọ̀ bụ gị bụ onye a, onye na-ewetara Izrel nsogbu?”+ Ilu 15:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Onye na-akwa emo adịghị ahụ onye na-abara ya mba n’anya.+ Ọ gaghị agakwuru ndị maara ihe.+
17 O wee ruo na ngwa ngwa Ehab hụrụ Ịlaịja, Ehab sịrị ya ozugbo ahụ: “Ọ̀ bụ gị bụ onye a, onye na-ewetara Izrel nsogbu?”+