Ezikiel 23:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 A ga-eme gị ihe ndị a n’ihi na ị na-esogharị mba dị iche iche dị ka nwaanyị akwụna,+ maka na i jiriwo arụsị ha ndị na-asọ oyi ka nsị merụọ onwe gị.+
30 A ga-eme gị ihe ndị a n’ihi na ị na-esogharị mba dị iche iche dị ka nwaanyị akwụna,+ maka na i jiriwo arụsị ha ndị na-asọ oyi ka nsị merụọ onwe gị.+