Ezikiel 23:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 O wee na-akwa iko, ya na ha, bụ́ ndị niile kasị mma n’etiti ndị Asiria; ọ bụkwa n’ahụ́ ndị niile ọ na-enwere agụụ mmekọahụ—ha na arụsị ha ndị na-asọ oyi ka nsị—ka o merụrụ onwe ya.+
7 O wee na-akwa iko, ya na ha, bụ́ ndị niile kasị mma n’etiti ndị Asiria; ọ bụkwa n’ahụ́ ndị niile ọ na-enwere agụụ mmekọahụ—ha na arụsị ha ndị na-asọ oyi ka nsị—ka o merụrụ onwe ya.+