Abụ Ọma 106:39 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 39 Ọrụ ha wee mee ka ha ghọọ ndị na-adịghị ọcha,+Ha nọkwa na-enwe mmekọahụ rụrụ arụ site n’ihe ha na-eme.+ Hosia 5:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Mụ onwe m maara Ifrem,+ Izrel ezoghịkwa ezo n’ebe m nọ.+ Ugbu a, Ifrem, i dinawo ndị inyom dị ka à ga-asị na ha bụ ndị akwụna;+ Izrel emerụwo onwe ya.+ Hosia 6:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ahụwo m ihe jọgburu onwe ya n’ụlọ Izrel.+ N’ebe ahụ ka Ifrem na-akwa iko.+ Izrel emerụwo onwe ya.+
39 Ọrụ ha wee mee ka ha ghọọ ndị na-adịghị ọcha,+Ha nọkwa na-enwe mmekọahụ rụrụ arụ site n’ihe ha na-eme.+
3 Mụ onwe m maara Ifrem,+ Izrel ezoghịkwa ezo n’ebe m nọ.+ Ugbu a, Ifrem, i dinawo ndị inyom dị ka à ga-asị na ha bụ ndị akwụna;+ Izrel emerụwo onwe ya.+
10 Ahụwo m ihe jọgburu onwe ya n’ụlọ Izrel.+ N’ebe ahụ ka Ifrem na-akwa iko.+ Izrel emerụwo onwe ya.+