Hosia 4:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ebe ọ bụ na mmanya ọka wit ha agwụwo,+ ha edinawo ụmụ nwaanyị dị ka à ga-asị na ha bụ ndị inyom na-agba akwụna.+ Ndị na-echebe ya+ hụrụ ihe ihere n’anya.+
18 Ebe ọ bụ na mmanya ọka wit ha agwụwo,+ ha edinawo ụmụ nwaanyị dị ka à ga-asị na ha bụ ndị inyom na-agba akwụna.+ Ndị na-echebe ya+ hụrụ ihe ihere n’anya.+