6 “Òkè gị bụ nkume na-akwọ mụrụmụrụ ndị si n’iyi ndagwurugwu.+ Ọ bụ ha bụ òkè gị.+ Ọ bụkwa ha ka ị wụsaara àjà ihe ọṅụṅụ,+ ị chụkwaara ha onyinye n’àjà. M̀ ga-eji ihe ndị a kasie onwe m obi?+
27 Ha na-asị osisi, ‘Ị bụ nna m,’+ sịkwa nkume, ‘Ọ bụ gị mụrụ m.’ Ma, ọ bụ m ka ha gbakụtara azụ, ha echeghị ihu n’ebe m nọ.+ Mgbe ọdachi dakwasịrị ha, ha ga-asị, ‘Bilie zọpụta anyị!’+