39 “Unu ụlọ Izrel, nke a bụ ihe Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, ‘Onye ọ bụla n’ime unu gaa fee arụsị ya nke na-asọ oyi ka nsị.+ E mesịa, ọ bụrụ na unu egeghị m ntị, unu agakwaghị eji onyinye unu na arụsị unu ndị na-asọ oyi ka nsị merụọ aha nsọ m.’+