13 Kwụsịnụ iwebata àjà ọka* na-abaghị uru.+ Ihe nsure ọkụ na-esi ísì ụtọ unu bụ ihe arụ n’anya m.+ Ụbọchị ememme ọnwa ọhụrụ+ na ụbọchị izu ike unu,+ ịkpọ òkù ka e nwee mgbakọ,+ apụghị m ịnabata ime anwansi+ nakwa nzukọ ukwu.
39 Mgbe ha weresịịrị ụmụ ha gbuoro arụsị ha ndị na-asọ oyi ka nsị,+ ha batara n’ebe nsọ m n’ụbọchị ahụ ka ha merụọ ya,+ ma, lee! nke ahụ bụ ihe ha mere n’ime ụlọ m.+