2 Ndị Eze 21:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ma ha egeghị ntị,+ kama Manase nọ na-arafu ha ime ihe ọjọọ+ karịa mba+ ndị ahụ Jehova lara n’iyi n’ihu ụmụ Izrel. Aịzaya 65:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 ndị na-akpasu m iwe+ n’ihu m mgbe niile, na-achụ àjà n’ubi,+ na-esurekwa ihe nsure ọkụ+ n’elu brik, Ndị Rom 1:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Ebe ọ bụ na ha achọghị ịmara Chineke dị ka ezi ihe ọmụma si dị,+ Chineke nyefere ha n’aka uche a jụrụ ajụ,+ ka ha wee na-eme ihe na-ekwesịghị ekwesị,+ Ndị Hibru 4:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ya mere, ka anyị gbalịsie ike ịbanye n’izu ike ahụ, ka onye ọ bụla ghara ịdaba n’ụdị nnupụisi ahụ.+
9 Ma ha egeghị ntị,+ kama Manase nọ na-arafu ha ime ihe ọjọọ+ karịa mba+ ndị ahụ Jehova lara n’iyi n’ihu ụmụ Izrel.
3 ndị na-akpasu m iwe+ n’ihu m mgbe niile, na-achụ àjà n’ubi,+ na-esurekwa ihe nsure ọkụ+ n’elu brik,
28 Ebe ọ bụ na ha achọghị ịmara Chineke dị ka ezi ihe ọmụma si dị,+ Chineke nyefere ha n’aka uche a jụrụ ajụ,+ ka ha wee na-eme ihe na-ekwesịghị ekwesị,+
11 Ya mere, ka anyị gbalịsie ike ịbanye n’izu ike ahụ, ka onye ọ bụla ghara ịdaba n’ụdị nnupụisi ahụ.+