2 Ihe E Mere 33:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Manase+ wee na-arafu Juda+ na ndị bi na Jeruselem ime ihe ọjọọ karịa+ mba ndị ahụ Jehova lara n’iyi n’ihu ụmụ Izrel.+ Ilu 16:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Onye na-eme ihe ike ga-arata mmadụ ibe ya,+ meekwa ya ka o soro ụzọ na-adịghị mma.+ Ezikiel 16:47 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 47 Ọ bụghị naanị na i jere ije n’ụzọ ha, ọ bụghịkwa naanị na i mere ihe arụ ha mere,+ kama nwa mgbe nta, ị malitere ọbụna ime omume na-eweta mbibi n’ụzọ gị niile karịa ka ha mere.+
9 Manase+ wee na-arafu Juda+ na ndị bi na Jeruselem ime ihe ọjọọ karịa+ mba ndị ahụ Jehova lara n’iyi n’ihu ụmụ Izrel.+
47 Ọ bụghị naanị na i jere ije n’ụzọ ha, ọ bụghịkwa naanị na i mere ihe arụ ha mere,+ kama nwa mgbe nta, ị malitere ọbụna ime omume na-eweta mbibi n’ụzọ gị niile karịa ka ha mere.+