2 Ndị Eze 21:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ma ha egeghị ntị,+ kama Manase nọ na-arafu ha ime ihe ọjọọ+ karịa mba+ ndị ahụ Jehova lara n’iyi n’ihu ụmụ Izrel. Ezikiel 5:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 O wee nupụ isi ná mkpebi ikpe m site n’ime ajọ omume karịa mba niile,+ nupụkwa isi n’ụkpụrụ m karịa ala ndị gbara ya gburugburu, n’ihi na ha jụrụ mkpebi ikpe m, ha ejeghịkwa ije n’ụkpụrụ m.’+
9 Ma ha egeghị ntị,+ kama Manase nọ na-arafu ha ime ihe ọjọọ+ karịa mba+ ndị ahụ Jehova lara n’iyi n’ihu ụmụ Izrel.
6 O wee nupụ isi ná mkpebi ikpe m site n’ime ajọ omume karịa mba niile,+ nupụkwa isi n’ụkpụrụ m karịa ala ndị gbara ya gburugburu, n’ihi na ha jụrụ mkpebi ikpe m, ha ejeghịkwa ije n’ụkpụrụ m.’+