Diuterọnọmi 32:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Mgbe Jeshurọn+ malitere ịma abụba, o wee nupụ isi.+Ị mawo abụba, ị gbawo agba, i ribawo afọ.+O wee gbahapụ Chineke, onye kere ya,+Ledakwa Oké Nkume+ nke nzọpụta ya anya. 2 Ndị Eze 17:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 ha wee na-eje ije n’ụkpụrụ+ mba ndị Jehova chụpụrụ n’ihu ụmụ Izrel, nakwa n’ụkpụrụ ndị eze Izrel mere; Ezikiel 16:47 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 47 Ọ bụghị naanị na i jere ije n’ụzọ ha, ọ bụghịkwa naanị na i mere ihe arụ ha mere,+ kama nwa mgbe nta, ị malitere ọbụna ime omume na-eweta mbibi n’ụzọ gị niile karịa ka ha mere.+
15 Mgbe Jeshurọn+ malitere ịma abụba, o wee nupụ isi.+Ị mawo abụba, ị gbawo agba, i ribawo afọ.+O wee gbahapụ Chineke, onye kere ya,+Ledakwa Oké Nkume+ nke nzọpụta ya anya.
8 ha wee na-eje ije n’ụkpụrụ+ mba ndị Jehova chụpụrụ n’ihu ụmụ Izrel, nakwa n’ụkpụrụ ndị eze Izrel mere;
47 Ọ bụghị naanị na i jere ije n’ụzọ ha, ọ bụghịkwa naanị na i mere ihe arụ ha mere,+ kama nwa mgbe nta, ị malitere ọbụna ime omume na-eweta mbibi n’ụzọ gị niile karịa ka ha mere.+