Aịzaya 57:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Ị họọrọ nkume na-akwọ mụrụmụrụ ndị si na ndagwurugwu. Ọ bụ ha bụ òkè gị.+ Ọ bụkwa ha ka ị na-achụrụ àjà mmanya, na-enyekwa onyinye.+ Ihe ndị a hà ga-eme ka obi dị mụ mma?* Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 57:6 Amụma Aịsaịa II, p. 264-265
6 Ị họọrọ nkume na-akwọ mụrụmụrụ ndị si na ndagwurugwu. Ọ bụ ha bụ òkè gị.+ Ọ bụkwa ha ka ị na-achụrụ àjà mmanya, na-enyekwa onyinye.+ Ihe ndị a hà ga-eme ka obi dị mụ mma?*