Aịzaya 11:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ọ ga-erukwa n’ụbọchị ahụ na Jehova ga-esetị aka ya ọzọ, nke ugboro abụọ,+ inweta ndị fọdụrụ n’etiti ndị ya, bụ́ ndị ga-afọdụ site n’Asiria+ na Ijipt+ na Patrọs+ na Kush+ na Ilam+ na Shaịna+ na Hemat nakwa agwaetiti nke oké osimiri.+ Jeremaya 23:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 “M ga-esi n’ala niile m chụsasịrị atụrụ m chịkọta ndị fọdụrụ n’ime ha,+ m ga-akpọghachi ha n’ala ịta ahịhịa ha,+ ha ga-amụ ọmụmụ, baakwa ụba.+ 2 Ndị Kọrịnt 6:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 “‘Ya mere, sinụ n’etiti ha pụọ, kewapụnụ onwe unu,’ ka Jehova sịrị, ‘kwụsịkwanụ imetụ ihe na-adịghị ọcha aka’”;+ “‘m ga-akpọbatakwa unu.’”+
11 Ọ ga-erukwa n’ụbọchị ahụ na Jehova ga-esetị aka ya ọzọ, nke ugboro abụọ,+ inweta ndị fọdụrụ n’etiti ndị ya, bụ́ ndị ga-afọdụ site n’Asiria+ na Ijipt+ na Patrọs+ na Kush+ na Ilam+ na Shaịna+ na Hemat nakwa agwaetiti nke oké osimiri.+
3 “M ga-esi n’ala niile m chụsasịrị atụrụ m chịkọta ndị fọdụrụ n’ime ha,+ m ga-akpọghachi ha n’ala ịta ahịhịa ha,+ ha ga-amụ ọmụmụ, baakwa ụba.+
17 “‘Ya mere, sinụ n’etiti ha pụọ, kewapụnụ onwe unu,’ ka Jehova sịrị, ‘kwụsịkwanụ imetụ ihe na-adịghị ọcha aka’”;+ “‘m ga-akpọbatakwa unu.’”+