Aịzaya 43:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 ndị m kpụụrụ onwe m, ka ha wee kọọ akụkọ otuto m.+ Aịzaya 45:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Nke a bụ ihe Jehova kwuru, bụ́ Onye Nsọ Izrel+ na Onye kpụrụ+ ya: “Jụọ m ọbụna ihe na-aga ime+ banyere ụmụ m;+ unu ga-enyekwa m iwu banyere ọrụ aka m.+
11 Nke a bụ ihe Jehova kwuru, bụ́ Onye Nsọ Izrel+ na Onye kpụrụ+ ya: “Jụọ m ọbụna ihe na-aga ime+ banyere ụmụ m;+ unu ga-enyekwa m iwu banyere ọrụ aka m.+