Aịzaya 43:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 onye ọ bụla a kpọkwasịrị aha m,+ onye m keworo maka otuto m,+ onye m kpụworo, ee, onye m meworo.’+ Aịzaya 43:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 ndị m kpụụrụ onwe m, ka ha wee kọọ akụkọ otuto m.+