1 Ndị Eze 8:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 o wee gaa n’ihu ịsị: “Jehova bụ́ Chineke Izrel,+ ọ dịghị Chi dị ka gị+ n’eluigwe ma ọ bụ n’ụwa, gị onye na-edebere ndị ohu+ gị ọgbụgba ndụ, bụ́ ndị ji obi ha dum na-eje ije n’ihu gị,+ gị onye na-egosikwa ha obiọma,*+
23 o wee gaa n’ihu ịsị: “Jehova bụ́ Chineke Izrel,+ ọ dịghị Chi dị ka gị+ n’eluigwe ma ọ bụ n’ụwa, gị onye na-edebere ndị ohu+ gị ọgbụgba ndụ, bụ́ ndị ji obi ha dum na-eje ije n’ihu gị,+ gị onye na-egosikwa ha obiọma,*+