Jenesis 1:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 1 Ná mmalite,+ Chineke+ kere+ eluigwe na ụwa.+ Abụ Ọma 96:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 N’ihi na chi niile nke ndị dị iche iche bụ chi na-abaghị uru;+Ma, ọ bụ Jehova kere eluigwe.+ Abụ Ọma 102:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Ị tọrọ ntọala ụwa ogologo oge gara aga,+Eluigwe bụkwa ọrụ aka gị.+ Jọn 1:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ihe niile si n’aka ya dịrị,+ ọ dịghị ọbụna otu ihe e mere ka ọ dịrị ma ọ́ bụghị site n’aka ya. Ihe e mere ka ọ dịrị
3 Ihe niile si n’aka ya dịrị,+ ọ dịghị ọbụna otu ihe e mere ka ọ dịrị ma ọ́ bụghị site n’aka ya. Ihe e mere ka ọ dịrị