Hosia 5:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 “Fụọnụ opi+ na Gibia,+ fụọkwanụ opi na Rema! Tienụ mkpu agha na Bet-even+—n’azụ gị, Benjamin!+ Hosia 10:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ndị bi na Sameria ga-atụ ụjọ n’ihi arụsị nwa ehi nke Bet-even;+ n’ihi na ndị ya ga-eruru ya uju, tinyere ndị nchụàjà chi ala ọzọ ya, bụ́ ndị na-enwebu aṅụrị n’ihi ya, n’ihi ebube ya, n’ihi na a ga-esi n’ebe ha nọ dọrọ ya n’agha.+
5 Ndị bi na Sameria ga-atụ ụjọ n’ihi arụsị nwa ehi nke Bet-even;+ n’ihi na ndị ya ga-eruru ya uju, tinyere ndị nchụàjà chi ala ọzọ ya, bụ́ ndị na-enwebu aṅụrị n’ihi ya, n’ihi ebube ya, n’ihi na a ga-esi n’ebe ha nọ dọrọ ya n’agha.+