2 Ihe E Mere 16:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 N’ihi na anya+ Jehova na-ahụzu ụwa dum+ iji gosi ike ya maka ndị obi ha+ zuru ezu n’ebe ọ nọ. I zuzuru nzuzu+ n’ihe a i mere, n’ihi ya, malite ugbu a gaa n’ihu, a ga na-ebuso gị agha.”+ 2 Ihe E Mere 32:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 “Nweenụ obi ike, dịkwanụ ike.+ Unu atụla egwu,+ unu atụkwala ụjọ+ n’ihi eze Asiria+ nakwa n’ihi ìgwè mmadụ so ya;+ n’ihi na ndị nọnyeere anyị karịrị ndị nọnyeere ya. Abụ Ọma 91:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 M ga-asị Jehova: “Ị bụ ebe mgbaba m na ebe m e wusiri ike,+Chineke m, onye m ga-atụkwasị obi.”+ Jeremaya 17:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ngọzi na-adịrị dimkpa nke tụkwasịrị Jehova obi, onye Jehova bụ obi ike ya.+
9 N’ihi na anya+ Jehova na-ahụzu ụwa dum+ iji gosi ike ya maka ndị obi ha+ zuru ezu n’ebe ọ nọ. I zuzuru nzuzu+ n’ihe a i mere, n’ihi ya, malite ugbu a gaa n’ihu, a ga na-ebuso gị agha.”+
7 “Nweenụ obi ike, dịkwanụ ike.+ Unu atụla egwu,+ unu atụkwala ụjọ+ n’ihi eze Asiria+ nakwa n’ihi ìgwè mmadụ so ya;+ n’ihi na ndị nọnyeere anyị karịrị ndị nọnyeere ya.