2 Ndị Eze 17:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ya mere, Jehova wesoro Izrel oké iwe,+ nke mere na o wepụrụ ha n’ihu ya.+ O kweghị ka ebo ọ bụla fọdụ ma e wezụga naanị ebo Juda.+ Jeremaya 3:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 n’agbanyeghị ihe a dum, nwanne ya nwaanyị nke na-aghọ aghụghọ bụ́ Juda ejighị obi ya dum lọghachikwute m,+ kama o ji aghụghọ lọghachikwute m,’+ ka Jehova kwuru.”
18 Ya mere, Jehova wesoro Izrel oké iwe,+ nke mere na o wepụrụ ha n’ihu ya.+ O kweghị ka ebo ọ bụla fọdụ ma e wezụga naanị ebo Juda.+
10 n’agbanyeghị ihe a dum, nwanne ya nwaanyị nke na-aghọ aghụghọ bụ́ Juda ejighị obi ya dum lọghachikwute m,+ kama o ji aghụghọ lọghachikwute m,’+ ka Jehova kwuru.”