Abụ Ọma 78:37 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 37 Obi ha adịgideghịkwa n’ebe ọ nọ;+Ha ekwesịghịkwa ntụkwasị obi n’ọgbụgba ndụ ya.+ Hosia 7:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ha ejighị obi ha kpọkuo m maka enyemaka,+ ọ bụ ezie na ha na-eti mkpu n’ihe ndina ha. Nri ha na mmanya ha dị ụtọ na-eme ka ha nọrọ nkịtị;+ ha na-atụgharị megide m.+
14 Ha ejighị obi ha kpọkuo m maka enyemaka,+ ọ bụ ezie na ha na-eti mkpu n’ihe ndina ha. Nri ha na mmanya ha dị ụtọ na-eme ka ha nọrọ nkịtị;+ ha na-atụgharị megide m.+