Ilu 11:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Ndị gbagọrọ agbagọ n’obi bụ ihe arụ n’anya Jehova,+ ma ndị na-enweghị ihe a ga-eji taa ha ụta n’ụzọ ha na-eme ka o nwee obi ụtọ.+
20 Ndị gbagọrọ agbagọ n’obi bụ ihe arụ n’anya Jehova,+ ma ndị na-enweghị ihe a ga-eji taa ha ụta n’ụzọ ha na-eme ka o nwee obi ụtọ.+