Abụ Ọma 11:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 N’ihi na Jehova bụ onye ezi omume;+ ọ hụrụ ezi omume n’anya.+Ọ bụ ndị ziri ezi ga-ahụ ihu ya.+ Abụ Ọma 51:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Lee! Eziokwu nke dị n’ime obi mmadụ na-atọ gị ụtọ;+Meekwa ka m mata amamihe n’ime obi m.+ Ilu 15:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Àjà ndị ajọ omume bụ ihe arụ n’anya Jehova,+ ma ekpere ndị ziri ezi bụ ihe na-atọ ya ụtọ.+