2 Ihe E Mere 15:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ma e bibighị+ ebe ndị dị elu+ n’Izrel. Ọ bụ naanị na obi Esa zuru ezu n’ụbọchị ya niile.+ 2 Ihe E Mere 20:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 Ọ bụ naanị na e bibighị ebe ndị dị elu;+ ndị mmadụ edozibeghị obi ha maka Chineke ndị nna nna ha.+
33 Ọ bụ naanị na e bibighị ebe ndị dị elu;+ ndị mmadụ edozibeghị obi ha maka Chineke ndị nna nna ha.+