1 Ndị Eze 15:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 O wepụghịkwa+ ebe ndị dị elu.+ Otú o sina dị, obi Esa dum dị n’ebe Jehova nọ n’ụbọchị ya niile.+ 1 Ndị Eze 22:43 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 43 O wee na-eje ije n’ụzọ niile Esa nna ya jere. Ọ hapụghị ya, site n’ime ihe ziri ezi n’anya Jehova.+ Ọ bụ naanị na e bibighị ebe ndị dị elu. Ndị mmadụ ka na-achụ àjà ma na-esure ihe nsure ọkụ n’ebe ndị dị elu.+
43 O wee na-eje ije n’ụzọ niile Esa nna ya jere. Ọ hapụghị ya, site n’ime ihe ziri ezi n’anya Jehova.+ Ọ bụ naanị na e bibighị ebe ndị dị elu. Ndị mmadụ ka na-achụ àjà ma na-esure ihe nsure ọkụ n’ebe ndị dị elu.+